Album Cover Awele

Awele

Flavour

4

Okwa mu na chim so aga

Okwa mu na chim so aga neluwa

Onyinye chukwu nyelumu kamu ji biaChioma mme okwa mu na gi fu life ah (elele)

Ewume, ewume

Ogono ndu kam ziga, okwa ya ka-anghi na-ayo

Mayor, Mayor, Mayorkun wisdom and understanding, okwa ya ka-anghi na-ayo

Ogbajuo dolu obu onye kam mu ga-akponu

Akwa alili kam mu nebe nebe, ije uwa muoooo okwa mu na chimu so aga

Ije awale okwa ya ka anyi na ayo

K′anyi jebe jebe (aha)

K'anyi naba naba (ije awele)

K′anyi jebe jebe (aha)

K'anyi naba naba (ije awele)

Ofu obi ka-anyi ji eje (aha)

Manu ife nememe (ije awele)

K'anyi jebe jebe (aha)

K′anyi naba naba (ije awele)

Newu, newu uwa si adi o

Imalu ife echi ga bu amali selele eghie olue ka o si elu

Imakwana k′anyi na aku egwu

Umu Obiligbo na Flavour, ijele nwa mama ina anu ka egwu nara

Eh-eh-eh-ehie

Eh-eh-eh-ehie

Eh-eh-eh-ehie

Amara welele ka-anyi ji eje eh-eh-eh-ehie

Mu na chimu eh-lele-eh-lelele

Papa bia duo mi-ije njala

Nsi na-anyi jebe jebe iye anyi nabanaba

Okwa na ya ka-anyi ji eje

Imana muna chi so eje iye iye o

Ife onye na lu ka ya ji eri

Osokwa egwu ka'anyi ji eli, egwu ka′anyi ji eje, okwa egwu ka-anyi ji aku

Amaliselele

Ufodu na-azu afia, obulu ife ha ji eri ife

Ufodu na ezu ohi, obulu ife ha ji eri ife (ewu Chim eh)

Ufodu umunwanyi na-agba ashawo, obulu ife ha ji eri ife

Ina-anu ka mu na ekwu eh

Some guys na-etu olu, obuluife ha ji eri ife

Umu nwanyi na atukwu zi olu chai

Obodo e don tire, ina-anukwa olumu ehiee

Everybody wants to hammer, inelu anya ufodu na ime ha na agba oso na olu

Obodo itie okokoko, obodo itie okokokooo eh

Helele

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

K′anyi laba alaba (ije awele)

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

K′anyi laba alaba (ije awele)

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

Ije awele

Aha

Helele

Una afugo na ife Chukwu kwulu ge eme ehe

Una afugo na ife Chukwu dere ge eme

Chukwu nyere ije awele, osina odiri mu mma

Ojije mu na mbata mu, oga agozo ya

Kene, kene, kene, kene

Kene nu Chukwu nji eme onu

Asimu Kene, kene, kene, kene

Kene nu odogwu nji eme onu o

Mmiri onako na-ebe onado

Ndi asili na si na si nasitu

Isi na odi easy, puta na ogbo k'anyi nene

Ichuo madam o, obu gi na onye ga ebi nu

One day you go tire, one day you go hala

Frying pan turn to fire iwelu tiwe okokokoo

Helele

Mama mu na-ekpere mu ekpere

Ona ekpe si ihe diri mu mma nu

Ona ebuku kwaram mass

Ona ekpezi nu day and night

Ije mu buru ije awele

Nwe butu onya ana enenenene nueh

Anyi je nu laba gini k′anyi na-ayo?

Ije awele okwa ya k′anyi na-ayo

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

K′anyi laba alaba (ije awele)

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

K′anyi laba alaba (ije awele)

Ofu obi ka-anyi ji eje (aha)

Manu ife nememe (ije awele)

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

K′anyi laba alaba (ije awele)

Ufodu na anoli, ebe ufodu na-eri uju

Amaliselele

Some people wey get food to chop, but they no get mouth to chop am

Amaliselele

While some people wey get mouth to chop, but they no see food to chop eh

Amalawelele

They say no condtion is permanent, no be for person wey don tire

Ina anukwa olumu

Dead bone shall rise again, no be for person wey don samankwe

Haya-haya eh ije awele

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

K'anyi laba alaba (ije awele)

K′anyi yi jebe ejebe (aha)

K′anyi laba alaba (ije awele)

K'anyi yi jebe ejebe (aha)

Ije awele

Aha

Chimamanda iya

Asuwa gate o

Baba baba loti ah

Sele bobo eh